[Full Music Lyrics]:- Nnamdi Ogbonnaya – Agu N’eche Mba
STREAM/DOWNLOAD MP3
Nnamdi Ogbonnaya – “Agu N’eche Mba Lyrics“
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Mgbe ogechi ruru
Oga a dika olu ebube eh
Akwa mgbu chi ga etiwa
Ugo nke anyi ga achekeeh
Onodi obula ah
Oga di ka olu ebube
Ndi na maghi gamara ah
Na chi anyi na efe bu onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Ihu kwara Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agunechemba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Chi anyi na efe bu onye mmeri
Chi anyi na efe bu onye mmeri
Chi ka dibia bu onye mmeri aaahhh aaahhhhhhh
Chi anyi na efe bu onye mmeri (onye mmeri)
Ikuku ama na onya ibu onye mmeri(onye mmeri)
Agu neche mba bu onye mmeri aaahhh aaahhhh
Mgbe ogechi ruru
Oga a dika olu ebube eh
Maka ‘na akwa mgbu chi ga etiwa ‘si
Ugo nke anyi ga achekeeh
Onodi obula ah
Oga di ka olu ebube eehh
Maka ndi na maghi ga ‘mara wo nu
Na chi anyi na efe bu onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Ihu kwara Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e’ chela Nigeria ah eehh aaahhh onye mmeri
Share your thoughts